Song, Nigeria
Ọdịdị
Song, Nigeria
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Adamawa Steeti |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 9°49′28″N 12°37′30″E |
Àtụ:Infobox settlement Song bụ obodo na mpaghara gọọmentị dị na Adamawa Steeti, Naịjirịa bụ obodo ma bụrụkwa ọchịchị ime Obodo dị na steeti ahụ na kansụl mpaghara nke nwere mpaghara Song, Dumme, Dirma, Kilange, Funa, Gudu, Mboi, Kilange. Hirna, Gari, Waje, Suktu, Zumo, Waltandi na Ditera[1]
Ọnụ ọgụgụ ndị bi na ya
[dezie | dezie ebe o si]Ọnụ ọgụgụ ndị bi na Song bụ 260, 900[2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Song Local Government Area. www.finelib.com. Retrieved on 2022-05-14.
- ↑ Song (Local Government Area, Nigeria) - Population Statistics, Charts, Map and Location. www.citypopulation.de. Retrieved on 2022-05-14.